34 Jizọs sịrị ha: “Ọ̀ bụ na e deghị n’Iwu unu,* sị, ‘Asịrị m: “Unu bụ chi”’?*+35 Unu makwa na Akwụkwọ Nsọ anaghị agha ụgha. N’ihi ya, ọ bụrụ na Chineke kpọrọ ndị okwu ya mara ikpe ‘chi,’+
5 Ọ bụ eziokwu na e nwere chi dị iche iche, ma ọ̀ bụ n’eluigwe ma ọ bụ n’ụwa,+ nweekwa ọtụtụ ndị e weere na ha bụ chi nakwa ọtụtụ ndị e weere na ha bụ ndị nwe mmadụ,