Abụ Ọma 82:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 82 Chineke eguzorola n’etiti ndị bụ́ chi.+ Ọ na-ekpe ikpe n’etiti chi dị iche iche,* na-asị:+ Abụ Ọma 82:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “M sịrị, ‘Unu bụ chi.*+ Unu niile bụ ụmụ Onye Kacha Elu. Jọn 10:34, 35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Jizọs sịrị ha: “Ọ̀ bụ na e deghị n’Iwu unu,* sị, ‘Asịrị m: “Unu bụ chi”’?*+ 35 Unu makwa na Akwụkwọ Nsọ anaghị agha ụgha. N’ihi ya, ọ bụrụ na Chineke kpọrọ ndị okwu ya mara ikpe ‘chi,’+
34 Jizọs sịrị ha: “Ọ̀ bụ na e deghị n’Iwu unu,* sị, ‘Asịrị m: “Unu bụ chi”’?*+ 35 Unu makwa na Akwụkwọ Nsọ anaghị agha ụgha. N’ihi ya, ọ bụrụ na Chineke kpọrọ ndị okwu ya mara ikpe ‘chi,’+