Aịzaya 55:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ka onye ajọ omume hapụ ụzọ ọjọọ ọ na-eso.+ Ka onye ọjọọ kwụsị iche echiche ọjọọ. Ya lọghachikwute Jehova, onye ga-emere ya ebere.+ Ya lọghachikwute Chineke anyị, n’ihi na ọ ga-agbaghara ya mmehie ya kpamkpam.+ Maịka 7:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Olee Chi dị ka gị,Onye na-agbaghara mmehie+ nke ndị fọdụrụ n’Izrel bụ́ ndị ya?+ Ọ gaghị na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi,N’ihi na ịhụnanya* na-atọ ya ụtọ.+
7 Ka onye ajọ omume hapụ ụzọ ọjọọ ọ na-eso.+ Ka onye ọjọọ kwụsị iche echiche ọjọọ. Ya lọghachikwute Jehova, onye ga-emere ya ebere.+ Ya lọghachikwute Chineke anyị, n’ihi na ọ ga-agbaghara ya mmehie ya kpamkpam.+
18 Olee Chi dị ka gị,Onye na-agbaghara mmehie+ nke ndị fọdụrụ n’Izrel bụ́ ndị ya?+ Ọ gaghị na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi,N’ihi na ịhụnanya* na-atọ ya ụtọ.+