Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 14:18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 ‘Jehova, onye na-anaghị ewe iwe ọsọ ọsọ, onye ịhụnanya ya* dị ukwuu,+ onye na-agbaghara ajọ omume na mmebi iwu. Ma ọ gaghị anwa anwa hapụ ịta onye ikpe mara ahụhụ, kama ọ na-ata ụmụ nakwa ọgbọ nke atọ na ọgbọ nke anọ ahụhụ n’ihi mmehie ndị nna ha mere.’+

  • Abụ Ọma 103:12, 13
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 Otú ọwụwa anyanwụ si dị ezigbo anya n’ọdịda anyanwụ

      Bụkwa otú o wepụrụ mmehie anyị ka ọ dị ezigbo anya n’ebe anyị nọ.+

      13 Jehova emeerela ndị na-atụ egwu ya ebere+

      Otú nna si emere ụmụ ya ebere.

  • Aịzaya 43:25
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 25 Ọ bụ m bụ Onye na-ehichapụ mmehie unu*+ n’ihi aha m.+

      Agaghịkwa m echeta mmehie unu.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya