Job 17:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Uju m na-eru emeela ka anya m na-ahụzi inyoghi inyoghi.+ Aka m abụọ na ụkwụ m abụọ adịghịzi otú ha dịbu. Abụ Ọma 42:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Anaghị m eri nri, naanị ákwá ka m na-ebe ehihie na abalị. Malite n’ụtụtụ ruo n’abalị, ndị mmadụ na-akparị m, na-asị: “Olee ebe Chineke gị nọ?”+ Abụ Ákwá 3:49 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 49 M na-ebe ákwá n’akwụsịghị akwụsị,+
7 Uju m na-eru emeela ka anya m na-ahụzi inyoghi inyoghi.+ Aka m abụọ na ụkwụ m abụọ adịghịzi otú ha dịbu.
3 Anaghị m eri nri, naanị ákwá ka m na-ebe ehihie na abalị. Malite n’ụtụtụ ruo n’abalị, ndị mmadụ na-akparị m, na-asị: “Olee ebe Chineke gị nọ?”+