10 Jizọs wee sị ya: “Si ebe a pụọ, Setan! N’ihi na e dere, sị: ‘Ọ bụ Jehova* bụ́ Chineke gị ka i kwesịrị ife ofufe,+ ọ bụkwa naanị ya ka i kwesịrị ijere ozi dị nsọ.’”+
7 O ji oké olu na-asị: “Tụọnụ egwu Chineke, tookwanụ ya, n’ihi na oge ọ ga-eji ekpe ndị mmadụ ikpe eruola.+ N’ihi ya, feenụ Chineke, onye kere eluigwe na ụwa na oké osimiri+ na isi mmiri niile.”