Abụ Ọma 147:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova na-arụ Jeruselem.+ Ọ na-akpọlata ndị Izrel a dọọrọ n’agha.+ Jeremaya 33:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 M ga-akpọlata ma ndị Juda ma ndị Izrel a dọọrọ n’agha.+ M ga-emekwa ka ha dị ike otú ha dị na mbụ.+
7 M ga-akpọlata ma ndị Juda ma ndị Izrel a dọọrọ n’agha.+ M ga-emekwa ka ha dị ike otú ha dị na mbụ.+