3 Jehova bụ́ Chineke unu ga-esi n’ebe a dọọrọ unu n’agha kpọlata unu,+ meere unu ebere+ ma si n’ebe niile Jehova bụ́ Chineke unu chụsasịrị unu kpọghachite unu.+
3 Jehova kwukwara, sị, “Oge na-abịa mgbe m ga-achịkọta ndị m a dọọrọ n’agha, bụ́ ndị Izrel na ndị Juda.+ M ga-akpọlata ha n’ala m nyere ndị nna nna ha. Ha ga-ebirikwa na ya ọzọ.”+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.’”