Abụ Ọma 98:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 98 Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ,+N’ihi na o meela ihe ndị dị ebube.+ O jirila aka ya siri ike,* ya bụ, ogwe aka ya dị nsọ, zọpụta ndị ya.*+ Abụ Ọma 139:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 M na-eto gị n’ihi na otú i si kee m dị ebube,+ ọ na-emekwa ka m na-atụ egwu gị. Ọrụ gị niile dị ịtụnanya.+ O doro m nnọọ anya. Mkpughe 15:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ha nọkwa na-abụ abụ Mosis,+ ohu Chineke, na-abụkwa abụ Nwa Atụrụ ahụ,+ sị: “Jehova* Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ ọrụ gị dị ukwuu, dịkwa ebube.+ Eze mgbe ebighị ebi,+ ụzọ gị ziri ezi, ị na-ekwukwa eziokwu.+
98 Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ,+N’ihi na o meela ihe ndị dị ebube.+ O jirila aka ya siri ike,* ya bụ, ogwe aka ya dị nsọ, zọpụta ndị ya.*+
14 M na-eto gị n’ihi na otú i si kee m dị ebube,+ ọ na-emekwa ka m na-atụ egwu gị. Ọrụ gị niile dị ịtụnanya.+ O doro m nnọọ anya.
3 Ha nọkwa na-abụ abụ Mosis,+ ohu Chineke, na-abụkwa abụ Nwa Atụrụ ahụ,+ sị: “Jehova* Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ ọrụ gị dị ukwuu, dịkwa ebube.+ Eze mgbe ebighị ebi,+ ụzọ gị ziri ezi, ị na-ekwukwa eziokwu.+