Jenesis 1:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Chineke wee sị: “Ka anyị+ kee mmadụ n’oyiyi anyị,+ ka ha dị ka anyị.+ Ka azụ̀ ndị juru n’oké osimiri na anụ ndị na-efegharị n’eluigwe na anụ ụlọ na anụ niile na-arị arị nọrọ n’okpuru ha, ka ha na-elekọtakwa ụwa niile.”+
26 Chineke wee sị: “Ka anyị+ kee mmadụ n’oyiyi anyị,+ ka ha dị ka anyị.+ Ka azụ̀ ndị juru n’oké osimiri na anụ ndị na-efegharị n’eluigwe na anụ ụlọ na anụ niile na-arị arị nọrọ n’okpuru ha, ka ha na-elekọtakwa ụwa niile.”+