Abụ Ọma 25:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ihe niile Jehova na-emere ndị na-eso ntụziaka ya+ ma na-eme ihe e kwuru n’ọgbụgba ndụ ha na ya+Na-egosi na ọ hụrụ ha n’anya* nakwa na ọ bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi. Abụ Ọma 91:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ ga-eji nku ya kpuchie* gị,Nku ya ga-abụkwara gị ebe mgbaba.+ Eziokwu ya+ ga na-echebe gị otú nnukwu ọta+ na mgbidi siri ike si echebe mmadụ.
10 Ihe niile Jehova na-emere ndị na-eso ntụziaka ya+ ma na-eme ihe e kwuru n’ọgbụgba ndụ ha na ya+Na-egosi na ọ hụrụ ha n’anya* nakwa na ọ bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.
4 Ọ ga-eji nku ya kpuchie* gị,Nku ya ga-abụkwara gị ebe mgbaba.+ Eziokwu ya+ ga na-echebe gị otú nnukwu ọta+ na mgbidi siri ike si echebe mmadụ.