Diuterọnọmi 29:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ihe ndị a bụ okwu Jehova nyere Mosis n’iwu ka ọ gwa ndị Izrel mgbe ya na ha gbara ndụ na Moab, ma e wepụ ọgbụgba ndụ ya na ha gbara na Horeb.+
29 Ihe ndị a bụ okwu Jehova nyere Mosis n’iwu ka ọ gwa ndị Izrel mgbe ya na ha gbara ndụ na Moab, ma e wepụ ọgbụgba ndụ ya na ha gbara na Horeb.+