Abụ Ọma 19:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ekwela ka ohu gị dị mpako.+ Ekwela ka mpako na-achị m.+ Mgbe ahụ, m ga-abụ onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta,+Agaghịkwa m eme mmehie dị oké njọ. Abụ Ọma 37:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Iwu Chineke ya dị n’obi ya.+ Ọ gaghị azọhie ụkwụ.+
13 Ekwela ka ohu gị dị mpako.+ Ekwela ka mpako na-achị m.+ Mgbe ahụ, m ga-abụ onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta,+Agaghịkwa m eme mmehie dị oké njọ.