Abụ Ọma 51:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Àjà Chineke na-anabata bụ ihe mmadụ mere iwute ya n’obi. Chineke, ị gaghị eleghara onye obi gbawara anya nakwa onye ihe o mere na-ewute.+
17 Àjà Chineke na-anabata bụ ihe mmadụ mere iwute ya n’obi. Chineke, ị gaghị eleghara onye obi gbawara anya nakwa onye ihe o mere na-ewute.+