Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 22:18, 19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 Ma, gwanụ eze Juda, onye ziri unu ka unu jụọ Jehova ase, sị, “Jehova bụ́ Chineke Izrel sịrị: ‘A bịa n’ihe gbasara okwu ahụ ị nụrụ, 19 anụla m olu gị, ebe ọ bụ na ị kpọchighị obi gị, kama, i wedara onwe gị ala+ n’ihu mụnwa bụ́ Jehova ma dọwaa uwe gị,+ beekwa ákwá n’ihu m mgbe ị nụrụ ihe m kwuru m ga-eme obodo a na ndị bi na ya, ya bụ, na ọnụ m bụrụ ha ga-emezu nakwa na ọ ga-eju ndị mmadụ anya.” Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.

  • 2 Ihe E Mere 33:13
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 Ọ nọkwa na-ekpe ekpere, na-arịọ Chineke ka o meere ya amara, ya anabata arịrịọ ya, mee ka ọ laghachi Jeruselem, chịwakwa.+ Oge ahụ ka Manase matara na Jehova bụ ezi Chineke.+

  • Abụ Ọma 22:24
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 24 N’ihi na o legharaghị ahụhụ onye a na-emegbu emegbu na-ata anya.+

      O zoroghị ya ihu ya.+

      Mgbe o besaara ya ákwá ka o nyere ya aka, ọ nụrụ ya.+

  • Abụ Ọma 34:18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 Jehova nọ ndị obi gbawara nso.+

      Ọ na-azọpụta ndị ike ụwa gwụrụ.*+

  • Ilu 28:13
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 Ihe agaghị agaziri onye na-ezochi mmehie ya,+

      Ma a ga-emere onye ọ bụla kwupụtara mmehie ya ma hapụ ya ebere.+

  • Aịzaya 57:15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 Onye Dị Elu na Onye Ukwu,

      Onye na-adị ndụ* ruo mgbe ebighị ebi,+ onye aha ya dị nsọ,+ kwuru, sị:

      “Ebi m ebe dị elu na ebe dị nsọ,+

      Ma, mụ na ndị obi gbawara na ndị dara mbà n’obi nọkwa,

      Iji gbaa ndị dara mbà n’obi ume,

      Meekwa ka obi sie ndị obi gbawara ike.+

  • Luk 15:22-24
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 22 Ma nna ya sịrị ndị ohu ya, ‘Ngwa, chịtanụ uwe mwụda kacha mma yiwe ya, gbanyenụ ya ọla n’aka, yiwekwanụ ya akpụkpọ ụkwụ n’ụkwụ. 23 Kpụtakwanụ nwa ehi gbara agba, gbuo ya ka anyị rie ma nwee aṅụrị, 24 n’ihi na nwa m nwoke a nwụrụ anwụ ma dị ndụ ọzọ.+ O fukwara efu, ma a hụla ya.’ Ha bidoro ṅụrịwa ọṅụ.

  • Luk 18:13, 14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 Ma onye ọnaụtụ ahụ guzo ebe dị anya. Ọ chọghịdị ileli anya lee eluigwe, kama ọ nọ na-eti aka n’obi, na-asị, ‘Chineke, meere m ebere. Abụ m onye mmehie.’+ 14 Ana m asị unu, nwoke a lara n’ụlọ ya bụrụ onye ezi omume karịa onye Farisii ahụ.+ N’ihi na onye ọ bụla nke na-ebuli onwe ya elu ka a ga-eweda ala, ma onye na-eweda onwe ya ala ka a ga-ebuli elu.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya