-
1 Samuel 26:8, 9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Abishaị wee sị Devid: “Chineke enyefeela onye iro gị n’aka gị taa.+ Biko, hapụ m ka m jiri ube a magide ya n’ala naanị otu ugboro. Agaghị m ama ya ugboro abụọ.” 9 Ma, Devid sịrị Abishaị: “Akpakwala ya aka, n’ihi na a gaghị asị na aka mmadụ ka dị ọcha+ ma ọ bụrụ na onye ahụ kpara onye Jehova tere mmanụ aka.”+
-