Abụ Ọma 86:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’ihi na gịnwa bụ́ Jehova dị mma,+ dịkwa njikere ịgbaghara mmehie.+ Ịhụnanya ị na-egosi ndị niile na-akpọku gị dị ukwuu.+ Mak 10:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Jizọs sịrị ya: “Gịnị mere i ji akpọ m ezigbo onye? E nweghị onye bụ́ ezigbo onye, ma e wezụga otu onye, ya bụ, Chineke.+
5 N’ihi na gịnwa bụ́ Jehova dị mma,+ dịkwa njikere ịgbaghara mmehie.+ Ịhụnanya ị na-egosi ndị niile na-akpọku gị dị ukwuu.+
18 Jizọs sịrị ya: “Gịnị mere i ji akpọ m ezigbo onye? E nweghị onye bụ́ ezigbo onye, ma e wezụga otu onye, ya bụ, Chineke.+