Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ilu 2:22
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 22 Ma a ga-ekpochapụ ndị ajọ omume n’ụwa,+

      A ga-ebibikwa ndị aghụghọ nọ na ya.+

  • Ilu 25:4, 5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  4 Nụchaa ọlaọcha ma wepụsịa irighiri ihe na-adịghị mma na ya,

      Ọlaọcha ahụ ga-aghọ ezigbo ọlaọcha.+

       5 Chụpụ onye ajọ omume n’ihu eze,

      Ezi omume ga-eme ka ọchịchị* eze kwụsie ike.+

  • Ezikiel 22:18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 “Nwa nke mmadụ, ndị Izrel aghọọla ọla na-abaghị uru n’anya m. Ha niile bụ ọla kọpa na gbamgbam na ígwè na nkume led* ndị dị n’ime nnukwu ọkụ. Ha aghọọla ọlaọcha na-abaghị uru.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya