-
2 Samuel 22:26-31Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
26 Ị naghị ahapụ onye jisiri gị aka ike.+
Ị na-egosi onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta na ị bụ onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta.+
Ọ bụkwa gị, Jehova, na-eme ka ìhè nwuoro m n’ọchịchịrị.+
30 M ga-alụsoli ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga ọgụ maka na ị na-enyere m aka.
M ga-awụfeli mgbidi n’ihi ike Chineke na-enye m.+
31 Ihe ezi Chineke na-eme zuru okè.+
Chineke bụụrụ ndị niile na-agbaba n’ime ya ọta.+
-