19 Eluigwe na ụwa bụụrụ m ndị akaebe taa na agwala m unu ihe abụọ unu ga-ahọrọ otu n’ime ha. Ha bụ ndụ na ọnwụ, ka a gọzie unu ma ọ bụ ka a bụọ unu ọnụ.+ Unu ga-ahọrọ ndụ ka unu wee dịrị ndụ,+ unu na ụmụ unu.+
15 Ugbu a, ọ bụrụ na ife Jehova adịghị unu mma, họrọnụ taa onye unu ga-efe,+ ma ọ̀ bụ chi niile nna nna unu hà fere n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Yufretis,+ ma ọ̀ bụ chi niile nke ndị Amọraịt, ndị unu bi n’ala ha.+ Ma, mụ na ezinụlọ m ga-efe Jehova.”