2 Ihe E Mere 6:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma ahọrọla m Jeruselem+ ka a nọrọ na ya na-eto aha m. Ahọrọkwala m Devid ka ọ chịwa ndị Izrel bụ́ ndị m.’+ Abụ Ọma 84:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ha ga na-aga ebe ha na-aga, ma ike agaghị agwụ ha.+ Onye ọ bụla n’ime ha na-abịa n’ihu Chineke n’ime Zayọn. Abụ Ọma 100:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Batanụ n’ọnụ ụzọ ámá ụlọ ya kelee ya.+ Batanụ n’ogige ụlọ ya too ya.+ Keleenụ ya. Toonụ aha ya.+
6 Ma ahọrọla m Jeruselem+ ka a nọrọ na ya na-eto aha m. Ahọrọkwala m Devid ka ọ chịwa ndị Izrel bụ́ ndị m.’+
7 Ha ga na-aga ebe ha na-aga, ma ike agaghị agwụ ha.+ Onye ọ bụla n’ime ha na-abịa n’ihu Chineke n’ime Zayọn.