1 Ihe E Mere 29:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Enyekwala m ọlaedo m na ọlaọcha m+ maka ụlọ Chineke m,+ n’ihi na ihe gbasara ụlọ Chineke m masịrị m. Enyekwala m ọtụtụ ihe ndị ọzọ maka ụlọ ahụ dị nsọ. Abụ Ọma 26:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Jehova, eji m ụlọ gị, bụ́ ebe i bi, kpọrọ ihe,+Bụ́ ebe ebube gị dị.+ Abụ Ọma 69:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ihe gbasara ụlọ gị na-anụ m ọkụ n’obi.+ Ọ bụ m ka ndị na-akparị gị kparịrị.+
3 Enyekwala m ọlaedo m na ọlaọcha m+ maka ụlọ Chineke m,+ n’ihi na ihe gbasara ụlọ Chineke m masịrị m. Enyekwala m ọtụtụ ihe ndị ọzọ maka ụlọ ahụ dị nsọ.