Abụ Ọma 145:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ihe niile i kere eke na-ele gị anya ka i nyere ha aka,Ị na-enyekwa ha nri ha n’oge kwesịrị ekwesị.+ Abụ Ọma 147:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ na-enye anụmanụ ihe ha ga-eri,+Na-enye ụmụ ugoloọma na-ebe ubé ihe ha ga-eri.+
15 Ihe niile i kere eke na-ele gị anya ka i nyere ha aka,Ị na-enyekwa ha nri ha n’oge kwesịrị ekwesị.+