Jenesis 1:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ma, enyela m anụ ọhịa ọ bụla nọ n’ụwa na anụ ọ bụla na-efegharị n’eluigwe na ihe ọ bụla dị ndụ* na-agagharị n’ụwa ahịhịa ndụ niile ka ha bụrụ nri ha.”+ O wee dị otú ahụ. Abụ Ọma 136:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ọ na-enye ihe niile dị ndụ* nri,+N’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.
30 Ma, enyela m anụ ọhịa ọ bụla nọ n’ụwa na anụ ọ bụla na-efegharị n’eluigwe na ihe ọ bụla dị ndụ* na-agagharị n’ụwa ahịhịa ndụ niile ka ha bụrụ nri ha.”+ O wee dị otú ahụ.