2 Samuel 15:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 A bịara kọọrọ Devid, sị: “Ahitofel so ná ndị ha na Absalọm+ na-akpa nkata ọjọọ.”+ Devid asị: “Jehova, biko,+ mee ka e were ndụmọdụ Ahitofel ka nke onye nzuzu.”+ Abụ Ọma 27:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Enyefela m n’aka ndị iro m,*+N’ihi na ndị akaebe ụgha abịala ka ha bo m ebubo,+Ha na-abakwa mba na ha ga-emesi m ike.
31 A bịara kọọrọ Devid, sị: “Ahitofel so ná ndị ha na Absalọm+ na-akpa nkata ọjọọ.”+ Devid asị: “Jehova, biko,+ mee ka e were ndụmọdụ Ahitofel ka nke onye nzuzu.”+
12 Enyefela m n’aka ndị iro m,*+N’ihi na ndị akaebe ụgha abịala ka ha bo m ebubo,+Ha na-abakwa mba na ha ga-emesi m ike.