Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Esta 7:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Ha wee kwụwa Heman n’osisi ahụ o gwunyere n’ala maka Mọdekaị, iwe eze adajụọkwa.

  • Abụ Ọma 7:14, 15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 Legodị onye na-akpa nkata ọjọọ.*

      Ọ na-echepụta ihe ọjọọ, ihe sikwa ya n’ọnụ apụta bụ ụgha.+

      15 Ọ na-egwu olulu, gwumie ya egwumie,

      Ma ọ na-adaba n’olulu ahụ o gwuru.+

  • Abụ Ọma 9:15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 Mba dị iche iche adabala n’olulu ha gwuru.

      Ụgbụ ha ji sie ọnyà ejidela ha n’ụkwụ.+

  • Abụ Ọma 57:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  6 Ha ejirila ụgbụ siere ụkwụ m ọnyà.+

      Ahụhụ emeela ka ike gwụ m.*+

      Ha egwuola olulu n’ebe m si aga,

      Ma ọ bụ ha dabara n’ime ya.+ (Sila)

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya