Aịzaya 33:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 N’ihi na Jehova bụ Onyeikpe anyị.+ Jehova bụ Onye na-enye anyị iwu.+ Jehova bụ Eze anyị.+ Ọ bụ ya ga-azọpụta anyị.+ Mkpughe 11:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 sị: “Anyị na-ekele gị, Jehova* Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile, onye dị adị+ na onye dịbu adị, n’ihi na i jirila ike gị dị ukwuu bụrụ eze ma na-achị.+
22 N’ihi na Jehova bụ Onyeikpe anyị.+ Jehova bụ Onye na-enye anyị iwu.+ Jehova bụ Eze anyị.+ Ọ bụ ya ga-azọpụta anyị.+
17 sị: “Anyị na-ekele gị, Jehova* Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile, onye dị adị+ na onye dịbu adị, n’ihi na i jirila ike gị dị ukwuu bụrụ eze ma na-achị.+