8 Akwụsịla ịna-ekwu gbasara ihe e dere n’akwụkwọ Iwu a.+ I kwesịrị ịna-agụ ya ma na-atụgharị uche na ya ehihie na abalị, ka i wee lezie anya na-eme ihe niile e dere na ya.+ Ime ihe ndị a ga-eme ka ihe na-agaziri gị, meekwa ka ị na-akpa àgwà onye ma ihe.+