Abụ Ọma 1:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Iwu Jehova na-atọ ya ụtọ,+Ọ na-agụkwa iwu ya ma na-atụgharị uche na ya* ehihie na abalị.+