Abụ Ọma 37:23, 24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ọ bụrụ na ihe mmadụ na-eme dị Jehova mma,+Ọ ga na-eduzi onye ahụ n’ihe ọ bụla ọ na-eme.+ 24 Ọ bụ eziokwu na onye ahụ nwere ike ịda, ma ọ gaghị adaru ala,+N’ihi na Jehova ji ya aka, na-akwado ya.+ Abụ Ọma 94:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Mgbe m sịrị: “Ụkwụ m na-amịchapụ amịchapụ,”Jehova, ị nọ na-akwado m n’ihi ịhụnanya gị.*+
23 Ọ bụrụ na ihe mmadụ na-eme dị Jehova mma,+Ọ ga na-eduzi onye ahụ n’ihe ọ bụla ọ na-eme.+ 24 Ọ bụ eziokwu na onye ahụ nwere ike ịda, ma ọ gaghị adaru ala,+N’ihi na Jehova ji ya aka, na-akwado ya.+