-
Mkpughe 15:3, 4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Ha nọkwa na-abụ abụ Mosis,+ ohu Chineke, na-abụkwa abụ Nwa Atụrụ ahụ,+ sị:
“Jehova* Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ ọrụ gị dị ukwuu, dịkwa ebube.+ Eze mgbe ebighị ebi,+ ụzọ gị ziri ezi, ị na-ekwukwa eziokwu.+ 4 Jehova,* naanị gị bụ Chi e kwesịrị ịtụkwasị obi.+ N’ihi ya, olee onye na-agaghị atụ egwu gị? Oleekwa onye na-agaghị eto aha gị? Mba niile ga-abịa fee gị,+ maka na ha achọpụtala na ị na-ekpe ikpe ziri ezi.”
-