Abụ Ọma 31:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Unu ndị jisiri Jehova aka ike, hụnụ ya n’anya.+ Jehova na-echebe ndị na-erubere ya isi,+Ma ọ na-ata onye ọ bụla dị mpako nnukwu ahụhụ.+ Abụ Ọma 97:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Unu ndị hụrụ Jehova n’anya, kpọọnụ ihe ọjọọ asị.+ Ọ na-eche ndị* na-erubere ya isi nche.+ Ọ na-anapụta ha n’aka ndị ajọ omume.+
23 Unu ndị jisiri Jehova aka ike, hụnụ ya n’anya.+ Jehova na-echebe ndị na-erubere ya isi,+Ma ọ na-ata onye ọ bụla dị mpako nnukwu ahụhụ.+
10 Unu ndị hụrụ Jehova n’anya, kpọọnụ ihe ọjọọ asị.+ Ọ na-eche ndị* na-erubere ya isi nche.+ Ọ na-anapụta ha n’aka ndị ajọ omume.+