12 “Ugbu a, Izrel, gịnị ka Jehova bụ́ Chineke gị chọrọ n’aka gị?+ Ọ bụ naanị ihe a: ka ị na-atụ egwu Jehova bụ́ Chineke gị,+ ka ị na-eme uche ya n’ihe niile,+ ka ị hụ ya n’anya, ka i jiri obi gị niile na mkpụrụ obi gị niile na-efe Jehova bụ́ Chineke gị,+