Abụ Ọma 145:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Jehova na-enyere ndị niile na-ada ada aka,+Ọ na-ekulitekwa ndị niile ike gwụrụ.+ 2 Ndị Kọrịnt 7:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma, Chineke, onye na-akasi ndị e wedara n’ala obi,+ ji Taịtọs kasie anyị obi mgbe ọ bịara hụ anyị.