Diuterọnọmi 10:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ọ na-ekpe nwa na-enweghị nna* na nwaanyị di ya nwụrụ+ ikpe ziri ezi. Ọ hụkwara onye mbịarambịa n’anya,+ na-enye ya nri na ákwà. Abụ Ọma 68:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Chineke nọ n’ebe dị nsọ o bi.+ Ọ bụ nna ụmụ na-enweghị nna, bụrụkwa onye na-echebe* ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ.+
18 Ọ na-ekpe nwa na-enweghị nna* na nwaanyị di ya nwụrụ+ ikpe ziri ezi. Ọ hụkwara onye mbịarambịa n’anya,+ na-enye ya nri na ákwà.
5 Chineke nọ n’ebe dị nsọ o bi.+ Ọ bụ nna ụmụ na-enweghị nna, bụrụkwa onye na-echebe* ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ.+