-
Ọpụpụ 15:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Miriam onye amụma nwaanyị, nwanne Erọn, wee were obere ịgbà, ụmụ nwaanyị niile jikwa obere ịgbà soro ya na-agba egwú.