Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 150
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Ka ihe niile na-eku ume too Jaa

        • Haleluja! (1, 6)

Abụ Ọma 150:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Haleluja!” “Jaa” bụ mkpọbiri aha Jehova.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mkp 19:6
  • +Ọm 116:19
  • +Ọm 19:1

Abụ Ọma 150:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 107:15; Mkp 15:3
  • +Di 3:24; Ọm 145:3

Abụ Ọma 150:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 81:3
  • +1Ih 15:28

Abụ Ọma 150:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 15:20
  • +Ọm 92:1, 3; 144:9
  • +1Sa 10:5

Abụ Ọma 150:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 6:5; 1Ih 15:19; 16:5

Abụ Ọma 150:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Haleluja!” “Jaa” bụ mkpọbiri aha Jehova.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mkp 5:13

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 150:1Mkp 19:6
Ọma 150:1Ọm 116:19
Ọma 150:1Ọm 19:1
Ọma 150:2Ọm 107:15; Mkp 15:3
Ọma 150:2Di 3:24; Ọm 145:3
Ọma 150:3Ọm 81:3
Ọma 150:31Ih 15:28
Ọma 150:4Ọp 15:20
Ọma 150:4Ọm 92:1, 3; 144:9
Ọma 150:41Sa 10:5
Ọma 150:52Sa 6:5; 1Ih 15:19; 16:5
Ọma 150:6Mkp 5:13
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 150:1-6

Abụ Ọma

150 Toonụ Jaa!*+

Nọrọnụ n’ụlọ nsọ Chineke too ya.+

Nọrọnụ n’okpuru mbara igwe nke na-egosi na ọ dị ike too ya.+

 2 Toonụ ya n’ihi nnukwu ọrụ ndị ọ na-arụ.+

Toonụ ya maka na ọ bụ nnọọ onye ukwu.+

 3 Fụọnụ opi too ya.+

Jirinụ ụbọ akwara na une too ya.+

 4 Jirinụ obere ịgbà+ too ya, gbaakwanụ egwú a na-agba gburugburu gburugburu.

Jirinụ ụbọ+ na ọjà+ too ya.

 5 Jirinụ ájà ndị na-ada ụda too ya.

Jirinụ ájà ndị na-adasi ụda ike too ya.+

 6 Ka ihe niile na-eku ume too Jaa.

Toonụ Jaa!*+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya