7 “Mgbe Jehova bụ́ Chineke unu ga-akpọbata unu n’ala ahụ unu ga-abanye ma biri na ya,+ ọ ga-ekpochapụrụ unu mba ndị dị ọtụtụ,+ ya bụ, ndị Het, ndị Gegash, ndị Amọraịt,+ ndị Kenan, ndị Perizaịt, ndị Haịvaịt, na ndị Jebus,+ mba asaa ndị dị ọtụtụ ma dị ike karịa unu.+