Ilu 1:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Onye ma ihe na-ege ntị ka ọ mụtakwuo ihe.+Onye na-aghọta ihe na-anabata ezigbo ntụziaka,+ 2 Timoti 3:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Chetakwa na i si n’oge ị bụ nwata*+ mara ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ,+ nke ga-emeli ka ị mara ihe, a zọpụtakwa gị n’ihi okwukwe i nwere na Kraịst Jizọs.+
5 Onye ma ihe na-ege ntị ka ọ mụtakwuo ihe.+Onye na-aghọta ihe na-anabata ezigbo ntụziaka,+ 2 Timoti 3:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Chetakwa na i si n’oge ị bụ nwata*+ mara ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ,+ nke ga-emeli ka ị mara ihe, a zọpụtakwa gị n’ihi okwukwe i nwere na Kraịst Jizọs.+
15 Chetakwa na i si n’oge ị bụ nwata*+ mara ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ,+ nke ga-emeli ka ị mara ihe, a zọpụtakwa gị n’ihi okwukwe i nwere na Kraịst Jizọs.+