Ọrụ Ndịozi 16:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Pọl mechara ruo Dabe nakwa Listra.+ E nwekwara otu onye na-eso ụzọ Jizọs nọ ebe ahụ, aha ya bụ Timoti.+ Nne ya bụ onye Juu, bụrụkwa onye na-eso ụzọ Jizọs, ma nna ya bụ onye Grik. 2 Ụmụnna nọ na Listra na Aịkoniọm na-ekwukwa okwu ọma banyere ya.
16 Pọl mechara ruo Dabe nakwa Listra.+ E nwekwara otu onye na-eso ụzọ Jizọs nọ ebe ahụ, aha ya bụ Timoti.+ Nne ya bụ onye Juu, bụrụkwa onye na-eso ụzọ Jizọs, ma nna ya bụ onye Grik. 2 Ụmụnna nọ na Listra na Aịkoniọm na-ekwukwa okwu ọma banyere ya.