Abụ Ọma 119:137 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 137 Jehova, ị bụ onye ezi omume,+Ihe ndị i kpebiri zikwara ezi.+ Abụ Ọma 119:160 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 160 Okwu gị niile bụ eziokwu.+ Ihe ndị dị mma i kpebiri na-adịru mgbe ebighị ebi. Mkpughe 16:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Anụkwara m olu si n’ebe ịchụàjà ahụ sị: “Jehova* Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ ikpe gị ziri ezi, e kwesịkwara ịtụkwasị ya obi.”+
7 Anụkwara m olu si n’ebe ịchụàjà ahụ sị: “Jehova* Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ ikpe gị ziri ezi, e kwesịkwara ịtụkwasị ya obi.”+