Abụ Ọma 119:127 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 127 Ọ bụ ya mere m ji jiri iwu gị kpọrọ iheKarịa ọlaedo, karịadị ezigbo ọlaedo.*+ Ilu 8:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Naranụ aka ná ntị m na-adọ unu kama ịnara ọlaọcha,Narakwanụ amamihe kama ịnara ọlaedo kachamma.+