Abụ Ọma 19:9, 10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ịtụ egwu Jehova dị mma.+ Ọ na-adịru mgbe ebighị ebi. Ihe Jehova kpebiri bụ eziokwu. Ha niile ziri ezi.+ 10 Ha bara ezigbo uru karịa ọlaedo,Karịa ezigbo ọlaedo,*+Ha dịkwa ụtọ karịa mmanụ aṅụ,+ mmanụ aṅụ nke si n’ụgbụgbọ ya na-agụpụtasị. Abụ Ọma 119:72 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 72 Iwu i mere ka a mara dị m mma+Karịa ọtụtụ puku ọlaọcha na ọlaedo.+ Ilu 3:13, 14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Onye nwetara amamihe+Na onye na-aghọta ihe na-enwe obi ụtọ. 14 Inweta amamihe dị mma karịa inweta ọlaọcha. Inweta ya* dịkwa mma karịa inweta ọlaedo.+
9 Ịtụ egwu Jehova dị mma.+ Ọ na-adịru mgbe ebighị ebi. Ihe Jehova kpebiri bụ eziokwu. Ha niile ziri ezi.+ 10 Ha bara ezigbo uru karịa ọlaedo,Karịa ezigbo ọlaedo,*+Ha dịkwa ụtọ karịa mmanụ aṅụ,+ mmanụ aṅụ nke si n’ụgbụgbọ ya na-agụpụtasị.
13 Onye nwetara amamihe+Na onye na-aghọta ihe na-enwe obi ụtọ. 14 Inweta amamihe dị mma karịa inweta ọlaọcha. Inweta ya* dịkwa mma karịa inweta ọlaedo.+