Abụ Ọma 80:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 80 Gị Onye na-azụ Izrel dị ka atụrụ, biko, gee ntị,Gị onye na-edu Josef dị nnọọ ka ìgwè atụrụ.+ Gị onye nọ n’ocheeze dị n’elu* ndị cherob,+Mee ka ìhè gị nwuo. Jeremaya 23:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 “M ga-esi n’ala niile m chụsasịrị atụrụ m kpọkọta ndị fọdụrụ n’ime ha.+ M ga-akpọghachi ha n’ala ha na-anọ ata ahịhịa.+ Ha ga-amụ ụmụ, mụbaakwa.+ Ezikiel 34:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 M ga-elekọta atụrụ m otú ahụ onye na-azụ atụrụ si elekọta atụrụ ya ndị gbasasịrị agbasasị ma ọ chọta ha.+ M ga-anapụtakwa ha n’ebe niile a chụsasịrị ha n’ụbọchị ígwé ojii na oké ọchịchịrị.+ 1 Pita 2:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 N’ihi na unu dị ka atụrụ kpafuru akpafu.+ Ma ugbu a, unu alaghachikwurula onye ọzụzụ atụrụ+ na onye na-elekọta mkpụrụ obi* unu.
80 Gị Onye na-azụ Izrel dị ka atụrụ, biko, gee ntị,Gị onye na-edu Josef dị nnọọ ka ìgwè atụrụ.+ Gị onye nọ n’ocheeze dị n’elu* ndị cherob,+Mee ka ìhè gị nwuo.
3 “M ga-esi n’ala niile m chụsasịrị atụrụ m kpọkọta ndị fọdụrụ n’ime ha.+ M ga-akpọghachi ha n’ala ha na-anọ ata ahịhịa.+ Ha ga-amụ ụmụ, mụbaakwa.+
12 M ga-elekọta atụrụ m otú ahụ onye na-azụ atụrụ si elekọta atụrụ ya ndị gbasasịrị agbasasị ma ọ chọta ha.+ M ga-anapụtakwa ha n’ebe niile a chụsasịrị ha n’ụbọchị ígwé ojii na oké ọchịchịrị.+
25 N’ihi na unu dị ka atụrụ kpafuru akpafu.+ Ma ugbu a, unu alaghachikwurula onye ọzụzụ atụrụ+ na onye na-elekọta mkpụrụ obi* unu.