Abụ Ọma 22:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ndị dị umeala n’obi ga-eri ihe rijuo afọ.+ Ndị na-achọ Jehova ga-eto ya.+ Na-enwenụ obi ụtọ* ruo mgbe ebighị ebi. Abụ Ọma 31:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ihe ọma ị na-eme karịrị akarị.+ I doweere ya ndị na-atụ egwu gị,+Ọ bụkwa n’ihu mmadụ niile ka ị na-emere ya ndị na-agbaba n’ime gị.+
26 Ndị dị umeala n’obi ga-eri ihe rijuo afọ.+ Ndị na-achọ Jehova ga-eto ya.+ Na-enwenụ obi ụtọ* ruo mgbe ebighị ebi.
19 Ihe ọma ị na-eme karịrị akarị.+ I doweere ya ndị na-atụ egwu gị,+Ọ bụkwa n’ihu mmadụ niile ka ị na-emere ya ndị na-agbaba n’ime gị.+