Diuterọnọmi 29:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ihe ndị a bụ okwu ọgbụgba ndụ nke Jehova nyere Mozis iwu ka ya na ndị Izrel gbaa n’ala Moab ma e wezụga ọgbụgba ndụ ahụ ya na ha gbara na Horeb.+
29 Ihe ndị a bụ okwu ọgbụgba ndụ nke Jehova nyere Mozis iwu ka ya na ndị Izrel gbaa n’ala Moab ma e wezụga ọgbụgba ndụ ahụ ya na ha gbara na Horeb.+