Abụ Ọma 63:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 63 Chineke, ị bụ Chineke m. M na-achọsi gị ike.+ Agụụ ife gị na-agụsi m ike.*+ Ike agwụla m ebe m na-atụ anya gịN’ala kpọrọ ezigbo nkụ nke mmiri na-adịghị.+ Abụ Ọma 105:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Chọọnụ Jehova,+ rịọkwanụ ya ka o nye unu ike. Na-arịọnụ ya mgbe niile ka o meere unu amara. Zefanaya 2:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Chọọnụ Jehova,+ unu niile ndị dị umeala n’obi bi n’ụwa,Ndị na-edebe iwu ya ziri ezi. Chọọnụ ezi omume. Chọọnụ ịdị umeala n’obi. Ikekwe,* a ga-echebe unu n’ụbọchị iwe Jehova.+
63 Chineke, ị bụ Chineke m. M na-achọsi gị ike.+ Agụụ ife gị na-agụsi m ike.*+ Ike agwụla m ebe m na-atụ anya gịN’ala kpọrọ ezigbo nkụ nke mmiri na-adịghị.+
3 Chọọnụ Jehova,+ unu niile ndị dị umeala n’obi bi n’ụwa,Ndị na-edebe iwu ya ziri ezi. Chọọnụ ezi omume. Chọọnụ ịdị umeala n’obi. Ikekwe,* a ga-echebe unu n’ụbọchị iwe Jehova.+