Job 33:28-30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ọ napụtala mkpụrụ obi* m ka m ghara ịbanye n’olulu.*+ M ka ga-anọ ndụ na-ahụ ìhè.’ 29 N’eziokwu, Chineke na-emere mmadụ ihe niile aUgboro ugboro,*30 Ka o si n’olulu* kpọghachi ya,*Ka ìhè nke ndụ wee nwuoro ya.+
28 Ọ napụtala mkpụrụ obi* m ka m ghara ịbanye n’olulu.*+ M ka ga-anọ ndụ na-ahụ ìhè.’ 29 N’eziokwu, Chineke na-emere mmadụ ihe niile aUgboro ugboro,*30 Ka o si n’olulu* kpọghachi ya,*Ka ìhè nke ndụ wee nwuoro ya.+