Diuterọnọmi 32:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ bụ Oké Nkume. Ihe ọ na-eme zuru okè,+N’ihi na ọ na-ekpe ikpe ziri ezi n’ihe niile ọ na-eme.+ Ọ bụ Chineke e kwesịrị ịtụkwasị obi,+ onye na-anaghị ekpe ikpe na-ezighị ezi.+ Ọ bụ onye ezi omume na onye na-eme ihe ziri ezi.+ Aịzaya 26:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Tụkwasịnụ Jehova obi ruo mgbe ebighị ebi,+N’ihi na Jaa* Jehova bụ Oké Nkume na-adịru mgbe ebighị ebi.+
4 Ọ bụ Oké Nkume. Ihe ọ na-eme zuru okè,+N’ihi na ọ na-ekpe ikpe ziri ezi n’ihe niile ọ na-eme.+ Ọ bụ Chineke e kwesịrị ịtụkwasị obi,+ onye na-anaghị ekpe ikpe na-ezighị ezi.+ Ọ bụ onye ezi omume na onye na-eme ihe ziri ezi.+
4 Tụkwasịnụ Jehova obi ruo mgbe ebighị ebi,+N’ihi na Jaa* Jehova bụ Oké Nkume na-adịru mgbe ebighị ebi.+