Abụ Ọma 62:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Jehova, ị na-egosi na ị hụrụ ndị mmadụ n’anya,*+N’ihi na ị na-akwụ onye ọ bụla ụgwọ ihe o mere.+ 2 Ndị Tesalonaịka 1:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ebe ọ bụ na Chineke bụ onye ezi omume, ọ ga-ata ndị na-akpagbu unu ahụhụ.+